Skip to main content

ỌNWA NA KPAKPANDO--IGBO POEM

ỌNWA NA KPAKPANDO--Igbo Poem
Poetic verses from Igbo land.
Written and performed by
Mazi Michael Ngozi Osuji
Tell; +2348033865418
Email; Osujimichael60@gmail. com
Ọnwa na kpakpando bụrụ anyị ngọzi, 
Ịhe Chukwu nyere anyị n'ụwa enwe nkọwa,
Ma nwagbọhọ ma nwaokorobịa, bụ ngọzi, 
Ịhe  ọma Chukwu meere anyị n'ụwa enwe nkọwa
ịyi niile, na  oshimiri niile, ha niile bụ ngọzi, 
ịhe Chukwu meere anyị n'ụwa, bụ ịhuọma, 
Ụmụ nnụnụ na ụmụ anụmanụ, bụ mmezi,
Ụmụ ụkpara, na ụmụ ololo, bụ ọlụọma .
Nde di anyị, na nde nwụnye anyị, bụ ịhuọma, 
Nde nne anyị, na  nde nna anyị, bụ mmenye, 
Ịkuku ndụ, na miri ọñụñụ, na mmanya, 
Ịhe chukwu meere anyị n'ụwa enwe  nkọwa, 

Chi ojiji, na chi ọbụbọ, ha niile bụ ngọzi, 
Mai ngwo,  na manu nkwu,  Chukwu nyere anyi, 
ọmụmụ nwoke, na ọmụmụ nwanyi, bụ  ngozi,
Ịheọma Chukwu meere anyị n'ụwa karịrị enyi, 
Ụmụ ahụhụ na ụmụ ijiji, ha niile nwere ọrụ, 
Ịhe Chukwu jiri kee ha n'uwa, ha niile dị anyị mkpa, 
Akwụkwọ ụkazị na mkpakwụkwọ niile nwere ọrụ,
Azụ mmiri na anụmanụ, ha niile di anyị mkpa, 

Ọnwa na kpakpando bụ ngọzi, 
Ndụ Chukwu nyere anyị n'ụwa , bụ ihuọma, 
Onye bara ọnọ tete ụra , nwere ngọzi, 
Ụra jiri bụrụ obere ọnwụ n'elu ụwa .

Note; The culture of a man is like his shadows, no man can run away from his own shadows

Click the link below to proceed to the next post.

Click here to visit next post

Comments

Popular posts from this blog

THE SHIVERING ELEPHANT--FOLKTALES FROM IGBOLAND

THE SHIVERING ELEPHANT FOLKTALES FROM IGBOLAND Written by Mazi Michael Ngozi Osuji. Email;  osujimichael60@gmail.com , Tell; +2348033865418. Once upon a time there was a certain elephant that was feeling terribly cold and feverish in the jungle. The cold was so much that the elephant could no longer contain it, and so he needed a shelter and warmth It was the great season of harmatan, and the season had brought with it some form of unbearable cold, and chilling dews, were falling from the sky with the atmosphere covered in thick black smoke.  The chilling cold, forced people to remain indoors within their houses. The people also made fires in their houses in order to keep warmth and to fight the raging cold weather. Meanwhile, there was a hunter who lived in the jungle. He built a hut in the jungle where he lived with his family. Like other families, the hunter also made fires in his hut in order to keep the hut warm and to combat the ragi...

EKE NWE ỌHỊA--IGBO POEM

EKE NWE ỌHỊA---IGBO POEM Written and performed by; Mazi Mikde Ngozi Osuji Tel; +2348033865418 Email; Osujimichael60@gmail.com Eke nwe oke ọhịa, Mgbada nwe ụkwụ ọsọ Ọsọ Mgbada bụ ọsọndụ, ọsọndụ anaghị agwuike Azụ nwe ime mmiri, oshimiri bụ oke iyi Nnụnụ nwe eluigwe, eluigwe bụ ala nnụnụ Ewi nwe ime ọnụ, ime ala bụ ụlọ ewi Elu mkwụ bụ ala ọsa, elu ngwọ bụ ala uze Nkwụoka bụ ụlọ egbe, elu ọjị bụ ulọ ugo Egbe mara mma n'eri ọkụkọ Ugo mara mma n'eri awọ Ndi mmụọ nwe ime abali, abalị di m egwu Mmadụ nwe eluwa, ụbọchị bụ nke ha Mmadụ ketere iri anụ, anụ bụ nri ọnụ Anụmanụ n'ata achara, achara bụ nriọfia Ịhe niile nwere oge, oge eji eme mmemme Ụbọchị bụ oge ọlụlụ, ọlụlụ n'enye ndụ Abali bụ oge ụra, ụra bụ oge nzimike Ufuru bụ nri ụkpara, ụkpara bụ nri nnụnụ Nnụnụ bụ nri agwọ, agwọ bụ nri agụ Agụ bụ eze ọhịa, Agụ anaghị ata achara Achara bụ nri eghu, eghu bụ nri agụ Chineke kere agụ, ama kwe ka ọtaa achara Agụ n'achị obodo, obodo ụmụ anụmanụ Achara bụ...

THE BASTARDIZATION OF THE THRONE OF IGWE IN I GBO LAND

THE BASTARDIZATIOM OF THE THRONE OF IGWE IN IGBOLAND The throne of Igwe or Eze in Igbo land is traditional and ancestral. The Eze stool is meant to be sacred and full of divinity and power. It was the oracle that chose who would be king of his people in Igbo land. The traditional Igbo stool enjoyed unadulterated divinity, and sacrosanctity and power, which had direci spiritual link with the gods. THE IGWE STOOL IS ANCESTRAL AND TRADITIONAL AND NOT POLITICAL The Nze-na-Ọzọ title holders constitute  the king makers whose duty was to prepare the chosen king according to the demand of traditional tenets of the land. A chosen Eze or Igwe was usually subjected to series of oaths,and rituals to prepare him for the onerous task of the Eze or  Igwe stools in Igbo land. A new king could be chosen at infancy according to the wishes of the oracle. Igbo kings were not enthroned by virtue of age, height or wealth but by the dictates of the gods who chooses whoever pleased them i...