Skip to main content

Posts

ỤKPARA NWAMBỊ--IGBO POEM

ỤKPARA NWAMBỊ--Ịgbo poem POETRY VERSES FROM IGBOLAND Written by Mazi Mike Ngozi Osuji Tel;+2348033865418 Email; Osujimichael60@gmail.com Ụkpara m naahị lara ala,  Kwaa,  kwa jaa mma, Were nne gị kwụọ m ụgwọ, Kwaa, kwa jaa mma, Were nna gị kwụọ m ụgwọ, Kwaa, kwa jaa mma, Gị sị a gị akwụụ m ụgwọ, Egbeleke buru ni gị,  Ọgankwọ buru ni gị, ị jewe ejewe kwụọ m ụgwọ, ị lọwa alọwa kwụọ ụgwọ, Kwaa, kwa jaa mma, Ya bụrụ ma Egbeleke ebuteghị gị,  Ọgankwọ ga-ebute lịlị gị, Ya bụrụ ma Ọgankwọ ebuteghị gị, Ọsọsọọ miri sọrọ nị gị, sọrọ nị gị, Ya sọrọ nị gị ka ị kwụọ m ụgwọ, Kwaa kwa jaa mma. Ọsọsọ miri sọrọ nị gị k'ịrụgbuo, rụgbuo !, rụgbuo !, Ya sọrọ nị gị k'ịrụgbuo n'me ite ofe nne m, Ya bụrụ ma gị rụgbuo ! rụgbuo, rụgbuo Ọbụ mụ nwa ga-agụta gị n'ite ofe nne m, Ya bụrụ ma m gụta gị, gụta gị , gụta gị, Ma ewere gị mere azụ oru n'ite ofe nnem, Ma ọ sọrọ gị ma ọ sọghị gị, Kwaa kwa jaa mma . Ụkpara niile nọ na ọhịa, ha niile bụ nke nwambi, Ụgụrụbe na Ọtagele...

ỌNWA NA KPAKPANDO--IGBO POEM

ỌNWA NA KPAKPANDO--Igbo Poem Poetic verses from Igbo land. Written and performed by Mazi Michael Ngozi Osuji Tell; +2348033865418 Email; Osujimichael60@gmail. com Ọnwa na kpakpando bụrụ anyị ngọzi,  Ịhe Chukwu nyere anyị n'ụwa enwe nkọwa, Ma nwagbọhọ ma nwaokorobịa, bụ ngọzi,  Ịhe  ọma Chukwu meere anyị n'ụwa enwe nkọwa ịyi niile, na  oshimiri niile, ha niile bụ ngọzi,  ịhe Chukwu meere anyị n'ụwa, bụ ịhuọma,  Ụmụ nnụnụ na ụmụ anụmanụ, bụ mmezi, Ụmụ ụkpara, na ụmụ ololo, bụ ọlụọma . Nde di anyị, na nde nwụnye anyị, bụ ịhuọma,  Nde nne anyị, na  nde nna anyị, bụ mmenye,  Ịkuku ndụ, na miri ọñụñụ, na mmanya,  Ịhe chukwu meere anyị n'ụwa enwe  nkọwa,  Chi ojiji, na chi ọbụbọ, ha niile bụ ngọzi,  Mai ngwo,  na manu nkwu,  Chukwu nyere anyi,  ọmụmụ nwoke, na ọmụmụ nwanyi, bụ  ngozi, Ịheọma Chukwu meere anyị n'ụwa karịrị enyi,  Ụmụ ahụhụ na ụmụ ijiji, ha niile nwere ọr...

THE TWO HOUSE WIVES-- FOLKTALES FROM IGBOLAND. MOON LIGHT TALES

THE TWO HOUSE WIVES Folktales from Igbo land Written and told by Mazi Michael Ngozi Osuji Tell; +2348033865418 Email; Osujimichael60@gmail.com Once of upon a time, there were two women who lived together in the same house as co-house wives. These two women were married to one man. The first woman was named Elenchi, while the second was called Nwọbịara . Elenchi and Nwọbịara were both nursing mothers. They were nursing new born babies of same ages. Meanwhile, there was farmine in the land. Food and food products were in critical short supply in all the lands. There was drought over the previous year which made farming and food production impossible. So, there was hunger in the land and people were beginning to die of hunger and starvation. One day, Nwọbịara , the second wife went to Elenchi , and said to her, "bring your baby let us cook and eat, and I will bring mine for us to cook and eat instead of us to stay here and die of hunger". And , Elenchi , ...

ỌJA THE MOUTHPIECE OF THE GODS

ỌJA THE MOUTHPIECE OF THE GODS Written by Mazi Mike Ngozi Osuji Tell; +2348033865418 Email; Osujimichael60@gmail.com Ọja flute is not only one of the most popular traditional and cultural instruments of the Igbos, its versatility extends to being classified as one of Igbo greatest wind instrument of praise and adulation. Ọja enjoys the classification into an acoustic instrument, which by all standard and categorization, stands as a mono flute that is capable of producing sounds and melodies without any accompaniment. However, Ọja enjoys the reputation of being referred to as an extraordinary instrument,  for having what the Igbo call spiritual aura, that is, Oje na mmụọ, and for being versatile  in numerous uses and functions such as music and dance. This wonderful Igbo flute is, nonetheless, handcrafted with reasonable degree of aesthetic designs and motifs,  which makes it unique in appearance It is however carved from the wood of a special tree,...

EKE NWE ỌHỊA--IGBO POEM

EKE NWE ỌHỊA---IGBO POEM Written and performed by; Mazi Mikde Ngozi Osuji Tel; +2348033865418 Email; Osujimichael60@gmail.com Eke nwe oke ọhịa, Mgbada nwe ụkwụ ọsọ Ọsọ Mgbada bụ ọsọndụ, ọsọndụ anaghị agwuike Azụ nwe ime mmiri, oshimiri bụ oke iyi Nnụnụ nwe eluigwe, eluigwe bụ ala nnụnụ Ewi nwe ime ọnụ, ime ala bụ ụlọ ewi Elu mkwụ bụ ala ọsa, elu ngwọ bụ ala uze Nkwụoka bụ ụlọ egbe, elu ọjị bụ ulọ ugo Egbe mara mma n'eri ọkụkọ Ugo mara mma n'eri awọ Ndi mmụọ nwe ime abali, abalị di m egwu Mmadụ nwe eluwa, ụbọchị bụ nke ha Mmadụ ketere iri anụ, anụ bụ nri ọnụ Anụmanụ n'ata achara, achara bụ nriọfia Ịhe niile nwere oge, oge eji eme mmemme Ụbọchị bụ oge ọlụlụ, ọlụlụ n'enye ndụ Abali bụ oge ụra, ụra bụ oge nzimike Ufuru bụ nri ụkpara, ụkpara bụ nri nnụnụ Nnụnụ bụ nri agwọ, agwọ bụ nri agụ Agụ bụ eze ọhịa, Agụ anaghị ata achara Achara bụ nri eghu, eghu bụ nri agụ Chineke kere agụ, ama kwe ka ọtaa achara Agụ n'achị obodo, obodo ụmụ anụmanụ Achara bụ...

WHOM THE GODS WANT TO KILL- FOLKTALES FROM IGBO LAND

WHOM THE GODS WANT TO KILL .   Written by Mike Ngozi Osuji; Tel; +2348033865418:  Email; Osujimichael60@gmail.com Once upon a time there lived an animal named the tortoise. The tortoise was a great fortune teller in the land of animals. He was very famous for his trade and craft as a fortune teller in all the surrounding animal kingdoms both in the sky and on earth.    The tortoise foretold for animals on earth and in the sky. He also foretold for men and women; men who were in dare need of male children as well as female children, He was  always consulted as the great suit sayer; People refered to him as the wise sage, the great tortoise; women who wanted to know what to do to make their husband to love them more and more, also consulted the tortoise. Kings and Queens, all over the kingdoms, also went to the tortoise for fortune telling, especially those who wanted to know the future in advance. Farmers and hunters alike went to the tort...

THE SHIVERING ELEPHANT--FOLKTALES FROM IGBOLAND

THE SHIVERING ELEPHANT FOLKTALES FROM IGBOLAND Written by Mazi Michael Ngozi Osuji. Email;  osujimichael60@gmail.com , Tell; +2348033865418. Once upon a time there was a certain elephant that was feeling terribly cold and feverish in the jungle. The cold was so much that the elephant could no longer contain it, and so he needed a shelter and warmth It was the great season of harmatan, and the season had brought with it some form of unbearable cold, and chilling dews, were falling from the sky with the atmosphere covered in thick black smoke.  The chilling cold, forced people to remain indoors within their houses. The people also made fires in their houses in order to keep warmth and to fight the raging cold weather. Meanwhile, there was a hunter who lived in the jungle. He built a hut in the jungle where he lived with his family. Like other families, the hunter also made fires in his hut in order to keep the hut warm and to combat the ragi...